IGBO

IGBO

Nna anyị bi n’elu igwe, ka edoo aha gị nsọ;
Ka ala-eze gị bịa;
Ka eme uche gị n’wa dị ka esi eme ya n’elu igwe.
Nye anyị taa anyị nri nke ụbọchị anyị;
Gbaghara anyị gw anyị ji, dị ka anyị onwe anyị si agbaghara ndị ji anyị gw;
ma na edu anyị, ọ bụghị n'ime ọnwụnwa, kama zpụta anyị n'aka ihe ọjọọ.


Nna bi n’elu igwe, anyị na ekpe ekpere maka mmad niile n n’nọdụ dị elu, ka Ị metta obi ha, ka ndị nke gị, ndị nke Chukwu, biri n’udo, dị nway ma na asọpụr iwu gị


Nna, gbaghara ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na eme.


Geen opmerkingen:

Een reactie posten